Home ๐ŸŽฌ Bollywood ๐ŸŽต Pakistani ๐ŸŽค English Pop

A Chake Gom

๐Ÿ‘ค Prince Chijioke Mbanefo โ€ข ๐ŸŽผ Ancient African Sounds and Rhythms,Vol.3 โ€ข โฑ๏ธ 10:55
๐ŸŽต 1907 characters
โฑ๏ธ 10:55 duration
๐Ÿ†” ID: 10157555

๐Ÿ“œ Lyrics

Nee nu mu oh
Na a no m n'egwu oh.
Ife m n'alu o na odoru mu Anya nu
Ukwa n'aka n'ederu n'aru nu
O wee chabazie ocha nke o chaforo na gbo gbo nu oh.
Mmiri ukwana ji saa aru n'elu Uwa,
NA ya ka Ugo ji fie iru nu oh.
MA ya e mela Ugo enwu n'ocha nu.
Maka Chi kere Ugo kere Ugo n'ocha nu.

A ma ka mmili agbogazi n'elu Uwa nu
Akiki ya di ya n'aru nu oh
A ma ka efi adarou n'elu uwa
Ije Ogaranya na o di ya n'ukwu nu oh

Ife Ugo ji buru Eze nnunu nu
Ka chijioke ji buru Eze egwu na Nigeria nu
Ugo Chara acha e nwero nu ochuchu nu
Maka na Ugo gbuzuo n'elu Uwa na o ga a Chake nu.
Achake go nu mu oh
Achake go nu m
Na Ugo Chara acha e nwero nu ochuchu.
Achake go nu mu
Chijioke nwa onye atani Achake go nu
Achake go nu m
Odogwu Uwa mu nu
Ife m ji Chake nee nu ya n'obu egwu n'elu uwa
Achake go nu mu n'elu Uwa mu nu oh
Achake go nu m
Achake go nu mu n'elu Uwa m nu oh.
Achake go nu mu oh
Chijioke nwa onye Atani Achake go.

Ife m ji si na Chijioke Achake go nu
A ma ka efi adarou n'elu uwa
Ije Ogaranya na o di ya n'ukwu nu oh
Oge m n'ebido egwu mu ufodi n'amu mu amu n'elu Uwa.
Ufodi Che na Chijioke ga a wu n'egwu nu.
Mana Egwu oh ka m ji di ndu n'elu uwa
Egwu ka eji malu Chijioke n'uwa niile nu.
Maka gini, Ife nwere ndi nwe ya n'elu uwa
A daghi azo Eze azo.
Egwu oh ka eji malu obodo mu oh.

Ife Ugo ji buru Eze nnunu n'elu uwa
Ka chijioke ji buru Eze egwu na Nigeria nu
Ugo Chara acha e nwero nu ochuchu nu
Chijioke nwa onye atani Achake go nu
Eji m egwu jee olu n'elu Uwa.
Egwu ka m ji ji Igbo n'elu Uwa mu nu oh
Egwu mu agago Uwa nille nu
Egwu mu e jego America nwee nata nu oh
Egwu mu e jego Londonu nata,
Egwu mu ejego akuku Uwa nwee natazie nu Maka gini
Ugo gbuzuo n'elu Uwa na o ga achake
Achake go nu mu
Chijioke nwa onye Atani Achake go.

A ma ka mmili agbogazi n'elu Uwa nu
Akiki ya di ya n'aru nu oh
A ma ka efi adarou
Ije Ogaranya na o di ya n'ukwu nu oh

Ife so mu n'azu na fa Achake go nu.
Ojeli

โญ Rate These Lyrics

โ˜†โ˜†โ˜†โ˜†โ˜†
Average: 0.0/5 โ€ข 0 ratings