Home ๐ŸŽฌ Bollywood ๐ŸŽต Pakistani ๐ŸŽค English Pop

Enyi Ga Achi

๐Ÿ‘ค Mike Ejeagha โ€ข ๐ŸŽผ The Ancient Sounds of Africa, Vol. 13 โ€ข โฑ๏ธ 16:57
๐ŸŽต 683 characters
โฑ๏ธ 16:57 duration
๐Ÿ†” ID: 10881971

๐Ÿ“œ Lyrics

Nna m Eze akpota m Enyi
Nwa mbe isi n'ikpota onye
Asi m Ani ya dube Enyi chebe Enyi, o dika Asi na kpota m Enyi
Akwa Enyi Ga-Abu isi oche
Enyi na-aga n'anyi so gi na-azu
Asi m Ani ya dube Enyi chebe Enyi, o dika Asi na nkwota Enyi
Akwa Enyi Ga-Abu isi oche
Enyi na-aga n'anyi so gi na-azu
Gwo Gwo Gwo NGwo m
Ige nti, I Ga-ahu ka-esi Lee onye isi oche
Nke Ana-akpo "chairman"
Nna m Eze akpota m Enyi
Nwa mbe isi n'ikpota onye
Asi m Ani ya dube Enyi chebe Enyi, o dika Asi na kpota m Enyi
Akwa Enyi Ga-Abu isi oche
Enyi na-aga n'anyi so gi na-azu
Asi m Ani ya dube Enyi chebe Enyi, o dika Asi na kpota m Enyi
Akwa Enyi Ga-Abu isi oche
Enyi na-aga n'anyi so gi na-azu
Gwo Gwo Gwo NGwo m

โญ Rate These Lyrics

โ˜†โ˜†โ˜†โ˜†โ˜†
Average: 0.0/5 โ€ข 0 ratings