Olisa (Akam Di N'elu)
π΅ 2755 characters
β±οΈ 6:26 duration
π ID: 11716983
π Lyrics
K'anyi kelee Ya n'orulu Ya.
Kelee Ya n'okwesiri Ya;
Kelee Ya n'oziere Ya.
Kelee Ya.
Kunie k'anyi...
BASS CONT:
kelee Ya n'orulu Ya.
Kelee Ya n'okwesiri Ya.
Kelee Ya n'oziere Ya.
Kelee Ya; Kunie
K'anyi kelee kelee --Olisa jee jee jaa Ya mma.
Tobe Olisa nk'igwe.
Obu Ya ka m ji aba!
Obu Ya n'elekota mo!
Obu Ya n'echekwaba mo!
Olisa egboo!-- Olisa emeka!
Olisebuluwa doo, ----nar'ekele.
Olisa I melaa!
Ih'ebube k'
In'eme!
Ma iru ma azu m, ihe di ebube!
O juru m anya!
Aka m di n'elu!
Oruolu Gi.
Ekele diri Gi!
Okwesiri Gi!
Otito diri Gi!
Oziere Gi- Igwe n'eche ndu mo!
Aka m di n'elu!
Oruolu Gi.
Ekele diri Gi!
Okwesiri Gi.
Otito diri Gi!
O ziere Gi-Chi n'eme mma!
Udara dara n'ala emetugo aja;
Azu bi na mmiri adighi ago agugo mmiri.
Anyi bi n'uwa, njo zur'anyi ahu!
Onye njo ka m bu, man'
Olisa elegh'anya na njo mo.
Onwur'onwu n'obe, Onwu Ya k'
Ojiri zoo mo (
B-T).
K'anyi kelee kelee --Olisa jee jee jaa Ya mma.
Tobe Olisa nk'igwe.
Obu Ya ka m ji aba!
Obu Ya n'elekota mo!
Obu Ya n'echekwaba mo!
Olisa egboo!-- Olisa emeka!
Olisebuluwa doo, ----nar'ekele.
Olisa I melaa!
Ih'ebube k'
In'eme!
Ma iru ma azu m, ihe di ebube!
O juru m anya!
Aka m di n'elu!
Oruolu Gi.
Ekele diri Gi!
Okwesiri Gi!
Otito diri Gi!
Oziere Gi- Igwe n'eche ndu mo!
Aka m di n'elu!
Oruolu Gi.
Ekele diri Gi!
Okwesiri Gi.
Otito diri Gi!
O ziere Gi-Chi n'eme mma!
Chukwu kere nwa agu agaghi ekwe ka nwa agu taa ahihia.
Chi ma mkpa moo, I n'egboro m mkpa mo.
Onyinye Inyere mo---bar'uba. (
Nna), ya ka m ji eme onu, ya ka m ji eme ngala.
Agu n'eche mba moo-- Olisa Imeka (
B-T) Ke lee lee nuo!
K'anyi kelee kelee --Olisa jee jee jaa Ya mma.
Tobe Olisa nk'igwe.
Obu Ya ka m ji aba!
Obu Ya n'elekota mo!
Obu Ya n'echekwaba mo!
Olisa egboo!-- Olisa emeka!
Olisebuluwa doo, ----nar'ekele.
Olisa I melaa!
Ih'ebube k'
In'eme!
Ma iru ma azu m, ihe di ebube!
O juru m anya!
Aka m di n'elu!
Oruolu Gi.
Ekele diri Gi!
Okwesiri Gi!
Otito diri Gi!
Oziere
Gi- Igwe n'eche ndu mo!
Aka m di n'elu!
Oruolu Gi.
Ekele diri Gi!
Okwesiri Gi.
Otito diri Gi!
O ziere Gi-Chi n'eme mma!
Nwa n'eso okenye, otaghi ose otaa oji,
makana aka n'aga n'akuku oku, n'agakwa n'akuku onu.
Onye n'eso Gi (n'azu) Chineke, Onwer'ihe nile.
Olisebuluwa n'azu mo, O dighi ihe koro mo.
Ochendo mo!
Agu bata mgbada awar'oso!(
B-T).
Ke lee lee lee nuo!
K'anyi kelee kelee --Olisa jee jee jaa Ya mma.
Tobe Olisa nk'igwe.
Obu Ya ka m ji aba!
Obu Ya n'elekota mo!
Obu Ya n'echekwaba mo!
Olisa egboo!-- Olisa emeka!
Olisebuluwa doo, ----nar'ekele.
Olisa I melaa!
Ih'ebube k'
In'eme!
Ma iru ma azu m, ihe di ebube!
O juru m anya!
Aka m di n'elu!
Oruolu Gi.
Ekele diri Gi!
Okwesiri Gi!
Otito diri Gi!
Oziere
Gi- Igwe n'eche ndu mo!
Aka m di n'elu!
Oruolu Gi.
Ekele diri Gi!
Okwesiri Gi.
Otito diri Gi!
O ziere Gi-Chi n'eme mma!
Kelee Ya n'okwesiri Ya;
Kelee Ya n'oziere Ya.
Kelee Ya.
Kunie k'anyi...
BASS CONT:
kelee Ya n'orulu Ya.
Kelee Ya n'okwesiri Ya.
Kelee Ya n'oziere Ya.
Kelee Ya; Kunie
K'anyi kelee kelee --Olisa jee jee jaa Ya mma.
Tobe Olisa nk'igwe.
Obu Ya ka m ji aba!
Obu Ya n'elekota mo!
Obu Ya n'echekwaba mo!
Olisa egboo!-- Olisa emeka!
Olisebuluwa doo, ----nar'ekele.
Olisa I melaa!
Ih'ebube k'
In'eme!
Ma iru ma azu m, ihe di ebube!
O juru m anya!
Aka m di n'elu!
Oruolu Gi.
Ekele diri Gi!
Okwesiri Gi!
Otito diri Gi!
Oziere Gi- Igwe n'eche ndu mo!
Aka m di n'elu!
Oruolu Gi.
Ekele diri Gi!
Okwesiri Gi.
Otito diri Gi!
O ziere Gi-Chi n'eme mma!
Udara dara n'ala emetugo aja;
Azu bi na mmiri adighi ago agugo mmiri.
Anyi bi n'uwa, njo zur'anyi ahu!
Onye njo ka m bu, man'
Olisa elegh'anya na njo mo.
Onwur'onwu n'obe, Onwu Ya k'
Ojiri zoo mo (
B-T).
K'anyi kelee kelee --Olisa jee jee jaa Ya mma.
Tobe Olisa nk'igwe.
Obu Ya ka m ji aba!
Obu Ya n'elekota mo!
Obu Ya n'echekwaba mo!
Olisa egboo!-- Olisa emeka!
Olisebuluwa doo, ----nar'ekele.
Olisa I melaa!
Ih'ebube k'
In'eme!
Ma iru ma azu m, ihe di ebube!
O juru m anya!
Aka m di n'elu!
Oruolu Gi.
Ekele diri Gi!
Okwesiri Gi!
Otito diri Gi!
Oziere Gi- Igwe n'eche ndu mo!
Aka m di n'elu!
Oruolu Gi.
Ekele diri Gi!
Okwesiri Gi.
Otito diri Gi!
O ziere Gi-Chi n'eme mma!
Chukwu kere nwa agu agaghi ekwe ka nwa agu taa ahihia.
Chi ma mkpa moo, I n'egboro m mkpa mo.
Onyinye Inyere mo---bar'uba. (
Nna), ya ka m ji eme onu, ya ka m ji eme ngala.
Agu n'eche mba moo-- Olisa Imeka (
B-T) Ke lee lee nuo!
K'anyi kelee kelee --Olisa jee jee jaa Ya mma.
Tobe Olisa nk'igwe.
Obu Ya ka m ji aba!
Obu Ya n'elekota mo!
Obu Ya n'echekwaba mo!
Olisa egboo!-- Olisa emeka!
Olisebuluwa doo, ----nar'ekele.
Olisa I melaa!
Ih'ebube k'
In'eme!
Ma iru ma azu m, ihe di ebube!
O juru m anya!
Aka m di n'elu!
Oruolu Gi.
Ekele diri Gi!
Okwesiri Gi!
Otito diri Gi!
Oziere
Gi- Igwe n'eche ndu mo!
Aka m di n'elu!
Oruolu Gi.
Ekele diri Gi!
Okwesiri Gi.
Otito diri Gi!
O ziere Gi-Chi n'eme mma!
Nwa n'eso okenye, otaghi ose otaa oji,
makana aka n'aga n'akuku oku, n'agakwa n'akuku onu.
Onye n'eso Gi (n'azu) Chineke, Onwer'ihe nile.
Olisebuluwa n'azu mo, O dighi ihe koro mo.
Ochendo mo!
Agu bata mgbada awar'oso!(
B-T).
Ke lee lee lee nuo!
K'anyi kelee kelee --Olisa jee jee jaa Ya mma.
Tobe Olisa nk'igwe.
Obu Ya ka m ji aba!
Obu Ya n'elekota mo!
Obu Ya n'echekwaba mo!
Olisa egboo!-- Olisa emeka!
Olisebuluwa doo, ----nar'ekele.
Olisa I melaa!
Ih'ebube k'
In'eme!
Ma iru ma azu m, ihe di ebube!
O juru m anya!
Aka m di n'elu!
Oruolu Gi.
Ekele diri Gi!
Okwesiri Gi!
Otito diri Gi!
Oziere
Gi- Igwe n'eche ndu mo!
Aka m di n'elu!
Oruolu Gi.
Ekele diri Gi!
Okwesiri Gi.
Otito diri Gi!
O ziere Gi-Chi n'eme mma!
β±οΈ Synced Lyrics
[00:07.45] K'anyi kelee Ya n'orulu Ya.
[00:17.45] Kelee Ya n'okwesiri Ya;
[00:20.07] Kelee Ya n'oziere Ya.
[00:21.54] Kelee Ya.
[00:26.08] Kunie k'anyiβ¦
[00:27.27] BASS CONT:
[00:28.93] kelee Ya n'orulu Ya.
[00:30.76] Kelee Ya n'okwesiri Ya.
[00:31.96] Kelee Ya n'oziere Ya.
[00:33.15] Kelee Ya; Kunie
[00:33.77] K'anyi kelee kelee --Olisa jee jee jaa Ya mma.
[00:34.23] Tobe Olisa nk'igwe.
[00:37.26] Obu Ya ka m ji aba!
[00:40.58] Obu Ya n'elekota mo!
[00:47.97] Obu Ya n'echekwaba mo!
[00:48.87] Olisa egboo!-- Olisa emeka!
[00:52.35] Olisebuluwa doo, ----nar'ekele.
[00:56.12] Olisa I melaa!
[01:00.17] Ih'ebube k'
[01:01.24] In'eme!
[01:03.04] Ma iru ma azu m, ihe di ebube!
[01:04.73] O juru m anya!
[01:07.59] Aka m di n'elu!
[01:08.73] Oruolu Gi.
[01:09.67] Ekele diri Gi!
[01:10.53] Okwesiri Gi!
[01:11.83] Otito diri Gi!
[01:13.96] Oziere Gi- Igwe n'eche ndu mo!
[01:16.62] Aka m di n'elu!
[01:18.05] Oruolu Gi.
[01:19.25] Ekele diri Gi!
[01:20.34] Okwesiri Gi.
[01:21.37] Otito diri Gi!
[01:22.74] O ziere Gi-Chi n'eme mma!
[01:24.46] Udara dara n'ala emetugo aja;
[01:33.44] Azu bi na mmiri adighi ago agugo mmiri.
[01:39.78] Anyi bi n'uwa, njo zur'anyi ahu!
[01:43.13] Onye njo ka m bu, man'
[01:49.49] Olisa elegh'anya na njo mo.
[01:50.82] Onwur'onwu n'obe, Onwu Ya k'
[01:57.57] Ojiri zoo mo (
[01:58.61] B-T).
[01:59.87] K'anyi kelee kelee --Olisa jee jee jaa Ya mma.
[02:05.26] Tobe Olisa nk'igwe.
[02:07.64] Obu Ya ka m ji aba!
[02:13.18] Obu Ya n'elekota mo!
[02:19.66] Obu Ya n'echekwaba mo!
[02:20.45] Olisa egboo!-- Olisa emeka!
[02:21.54] Olisebuluwa doo, ----nar'ekele.
[02:23.64] Olisa I melaa!
[02:28.56] Ih'ebube k'
[02:29.94] In'eme!
[02:30.95] Ma iru ma azu m, ihe di ebube!
[02:37.37] O juru m anya!
[02:41.85] Aka m di n'elu!
[02:45.34] Oruolu Gi.
[02:48.03] Ekele diri Gi!
[02:49.16] Okwesiri Gi!
[02:50.37] Otito diri Gi!
[02:51.63] Oziere Gi- Igwe n'eche ndu mo!
[02:52.85] Aka m di n'elu!
[02:54.65] Oruolu Gi.
[02:55.34] Ekele diri Gi!
[02:56.34] Okwesiri Gi.
[02:57.12] Otito diri Gi!
[02:57.77] O ziere Gi-Chi n'eme mma!
[02:59.21] Chukwu kere nwa agu agaghi ekwe ka nwa agu taa ahihia.
[03:07.53] Chi ma mkpa moo, I n'egboro m mkpa mo.
[03:10.66] Onyinye Inyere mo---bar'uba. (
[03:14.15] Nna), ya ka m ji eme onu, ya ka m ji eme ngala.
[03:18.97] Agu n'eche mba moo-- Olisa Imeka (
[03:23.76] B-T) Ke lee lee nuo!
[03:30.23] K'anyi kelee kelee --Olisa jee jee jaa Ya mma.
[03:34.35] Tobe Olisa nk'igwe.
[03:38.57] Obu Ya ka m ji aba!
[03:39.96] Obu Ya n'elekota mo!
[03:42.68] Obu Ya n'echekwaba mo!
[03:47.07] Olisa egboo!-- Olisa emeka!
[03:48.57] Olisebuluwa doo, ----nar'ekele.
[03:52.44] Olisa I melaa!
[03:54.15] Ih'ebube k'
[03:59.47] In'eme!
[04:00.32] Ma iru ma azu m, ihe di ebube!
[04:04.25] O juru m anya!
[04:05.35] Aka m di n'elu!
[04:06.43] Oruolu Gi.
[04:07.47] Ekele diri Gi!
[04:08.53] Okwesiri Gi!
[04:09.82] Otito diri Gi!
[04:10.92] Oziere
[04:12.25] Gi- Igwe n'eche ndu mo!
[04:17.32] Aka m di n'elu!
[04:20.55] Oruolu Gi.
[04:24.45] Ekele diri Gi!
[04:25.65] Okwesiri Gi.
[04:27.17] Otito diri Gi!
[04:28.33] O ziere Gi-Chi n'eme mma!
[04:29.24] Nwa n'eso okenye, otaghi ose otaa oji,
[04:30.15] makana aka n'aga n'akuku oku, n'agakwa n'akuku onu.
[04:30.88] Onye n'eso Gi (n'azu) Chineke, Onwer'ihe nile.
[05:13.67] Olisebuluwa n'azu mo, O dighi ihe koro mo.
[05:18.99] Ochendo mo!
[05:23.44] Agu bata mgbada awar'oso!(
[05:36.82] B-T).
[05:38.02] Ke lee lee lee nuo!
[05:39.27] K'anyi kelee kelee --Olisa jee jee jaa Ya mma.
[05:40.16] Tobe Olisa nk'igwe.
[05:41.14] Obu Ya ka m ji aba!
[05:42.46] Obu Ya n'elekota mo!
[05:43.95] Obu Ya n'echekwaba mo!
[05:44.91] Olisa egboo!-- Olisa emeka!
[05:46.33] Olisebuluwa doo, ----nar'ekele.
[05:52.34] Olisa I melaa!
[05:53.93] Ih'ebube k'
[05:54.95] In'eme!
[05:56.72] Ma iru ma azu m, ihe di ebube!
[06:01.44] O juru m anya!
[06:03.64] Aka m di n'elu!
[06:05.05] Oruolu Gi.
[06:06.05] Ekele diri Gi!
[06:07.16] Okwesiri Gi!
[06:08.44] Otito diri Gi!
[06:09.92] Oziere
[06:11.47] Gi- Igwe n'eche ndu mo!
[06:12.71] Aka m di n'elu!
[06:14.87] Oruolu Gi.
[06:15.97] Ekele diri Gi!
[06:17.16] Okwesiri Gi.
[06:18.72] Otito diri Gi!
[06:22.18] O ziere Gi-Chi n'eme mma!
[06:24.14]
[00:17.45] Kelee Ya n'okwesiri Ya;
[00:20.07] Kelee Ya n'oziere Ya.
[00:21.54] Kelee Ya.
[00:26.08] Kunie k'anyiβ¦
[00:27.27] BASS CONT:
[00:28.93] kelee Ya n'orulu Ya.
[00:30.76] Kelee Ya n'okwesiri Ya.
[00:31.96] Kelee Ya n'oziere Ya.
[00:33.15] Kelee Ya; Kunie
[00:33.77] K'anyi kelee kelee --Olisa jee jee jaa Ya mma.
[00:34.23] Tobe Olisa nk'igwe.
[00:37.26] Obu Ya ka m ji aba!
[00:40.58] Obu Ya n'elekota mo!
[00:47.97] Obu Ya n'echekwaba mo!
[00:48.87] Olisa egboo!-- Olisa emeka!
[00:52.35] Olisebuluwa doo, ----nar'ekele.
[00:56.12] Olisa I melaa!
[01:00.17] Ih'ebube k'
[01:01.24] In'eme!
[01:03.04] Ma iru ma azu m, ihe di ebube!
[01:04.73] O juru m anya!
[01:07.59] Aka m di n'elu!
[01:08.73] Oruolu Gi.
[01:09.67] Ekele diri Gi!
[01:10.53] Okwesiri Gi!
[01:11.83] Otito diri Gi!
[01:13.96] Oziere Gi- Igwe n'eche ndu mo!
[01:16.62] Aka m di n'elu!
[01:18.05] Oruolu Gi.
[01:19.25] Ekele diri Gi!
[01:20.34] Okwesiri Gi.
[01:21.37] Otito diri Gi!
[01:22.74] O ziere Gi-Chi n'eme mma!
[01:24.46] Udara dara n'ala emetugo aja;
[01:33.44] Azu bi na mmiri adighi ago agugo mmiri.
[01:39.78] Anyi bi n'uwa, njo zur'anyi ahu!
[01:43.13] Onye njo ka m bu, man'
[01:49.49] Olisa elegh'anya na njo mo.
[01:50.82] Onwur'onwu n'obe, Onwu Ya k'
[01:57.57] Ojiri zoo mo (
[01:58.61] B-T).
[01:59.87] K'anyi kelee kelee --Olisa jee jee jaa Ya mma.
[02:05.26] Tobe Olisa nk'igwe.
[02:07.64] Obu Ya ka m ji aba!
[02:13.18] Obu Ya n'elekota mo!
[02:19.66] Obu Ya n'echekwaba mo!
[02:20.45] Olisa egboo!-- Olisa emeka!
[02:21.54] Olisebuluwa doo, ----nar'ekele.
[02:23.64] Olisa I melaa!
[02:28.56] Ih'ebube k'
[02:29.94] In'eme!
[02:30.95] Ma iru ma azu m, ihe di ebube!
[02:37.37] O juru m anya!
[02:41.85] Aka m di n'elu!
[02:45.34] Oruolu Gi.
[02:48.03] Ekele diri Gi!
[02:49.16] Okwesiri Gi!
[02:50.37] Otito diri Gi!
[02:51.63] Oziere Gi- Igwe n'eche ndu mo!
[02:52.85] Aka m di n'elu!
[02:54.65] Oruolu Gi.
[02:55.34] Ekele diri Gi!
[02:56.34] Okwesiri Gi.
[02:57.12] Otito diri Gi!
[02:57.77] O ziere Gi-Chi n'eme mma!
[02:59.21] Chukwu kere nwa agu agaghi ekwe ka nwa agu taa ahihia.
[03:07.53] Chi ma mkpa moo, I n'egboro m mkpa mo.
[03:10.66] Onyinye Inyere mo---bar'uba. (
[03:14.15] Nna), ya ka m ji eme onu, ya ka m ji eme ngala.
[03:18.97] Agu n'eche mba moo-- Olisa Imeka (
[03:23.76] B-T) Ke lee lee nuo!
[03:30.23] K'anyi kelee kelee --Olisa jee jee jaa Ya mma.
[03:34.35] Tobe Olisa nk'igwe.
[03:38.57] Obu Ya ka m ji aba!
[03:39.96] Obu Ya n'elekota mo!
[03:42.68] Obu Ya n'echekwaba mo!
[03:47.07] Olisa egboo!-- Olisa emeka!
[03:48.57] Olisebuluwa doo, ----nar'ekele.
[03:52.44] Olisa I melaa!
[03:54.15] Ih'ebube k'
[03:59.47] In'eme!
[04:00.32] Ma iru ma azu m, ihe di ebube!
[04:04.25] O juru m anya!
[04:05.35] Aka m di n'elu!
[04:06.43] Oruolu Gi.
[04:07.47] Ekele diri Gi!
[04:08.53] Okwesiri Gi!
[04:09.82] Otito diri Gi!
[04:10.92] Oziere
[04:12.25] Gi- Igwe n'eche ndu mo!
[04:17.32] Aka m di n'elu!
[04:20.55] Oruolu Gi.
[04:24.45] Ekele diri Gi!
[04:25.65] Okwesiri Gi.
[04:27.17] Otito diri Gi!
[04:28.33] O ziere Gi-Chi n'eme mma!
[04:29.24] Nwa n'eso okenye, otaghi ose otaa oji,
[04:30.15] makana aka n'aga n'akuku oku, n'agakwa n'akuku onu.
[04:30.88] Onye n'eso Gi (n'azu) Chineke, Onwer'ihe nile.
[05:13.67] Olisebuluwa n'azu mo, O dighi ihe koro mo.
[05:18.99] Ochendo mo!
[05:23.44] Agu bata mgbada awar'oso!(
[05:36.82] B-T).
[05:38.02] Ke lee lee lee nuo!
[05:39.27] K'anyi kelee kelee --Olisa jee jee jaa Ya mma.
[05:40.16] Tobe Olisa nk'igwe.
[05:41.14] Obu Ya ka m ji aba!
[05:42.46] Obu Ya n'elekota mo!
[05:43.95] Obu Ya n'echekwaba mo!
[05:44.91] Olisa egboo!-- Olisa emeka!
[05:46.33] Olisebuluwa doo, ----nar'ekele.
[05:52.34] Olisa I melaa!
[05:53.93] Ih'ebube k'
[05:54.95] In'eme!
[05:56.72] Ma iru ma azu m, ihe di ebube!
[06:01.44] O juru m anya!
[06:03.64] Aka m di n'elu!
[06:05.05] Oruolu Gi.
[06:06.05] Ekele diri Gi!
[06:07.16] Okwesiri Gi!
[06:08.44] Otito diri Gi!
[06:09.92] Oziere
[06:11.47] Gi- Igwe n'eche ndu mo!
[06:12.71] Aka m di n'elu!
[06:14.87] Oruolu Gi.
[06:15.97] Ekele diri Gi!
[06:17.16] Okwesiri Gi.
[06:18.72] Otito diri Gi!
[06:22.18] O ziere Gi-Chi n'eme mma!
[06:24.14]