Anya Na Ene Uwa
π΅ 7339 characters
β±οΈ 16:32 duration
π ID: 6752204
π Lyrics
Neke nu egwu kam ji eje nu
Okwa egwu ka anyi ji ana nu eh
Ife chukwu kwuru no nya ya eme leee
Okwa egwu ka anyi na etiri chim
Amalise ya ka anyi ji eje nu eh
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Ima na Umu Obiligbo abiago nu o
Egwu anyi okwa ya ka anyi ji eje nu eeh
Neenu na oluenu ka osi elu
Akunwafor na okwa mu na ekwu
Okpuozor nwanne mu no na ogbo
Igba ne ekwenu chim
Umum Obiligbo abia go kwenu
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Ifuru umu Obiligbo apialu go egwu
Egwu anyi okwa ya ka anyi ju eje nu
Ima mfe mfe na efe na ife na efe
Na nwayo nwayo ka anyi ji etili egwu
Egwu amaliselele
Amalise ya ka anyi ji eje ehh
Nekenu egwu ka osi aranu
Umu Obiligbo abiagokwanu
Amalise ya ka anyi na etili chim
Ife onye ga abu ka nya ga abu nu
Ife onye ga abu ka nya ga abu
Ina anu ka mu na ekwu nu eh
Onye ya akpata ego
Iwu bu na ya bu ego ya abiali ehh
Nekenu na aka adighi ekpuchi onwa
Ina anu ka mu na ekwu
Umu Obiligbo abiago
Egwu anyi okwa ya ka anyi na etili chim
Ife onye ga abu ka nya ga abu
Onye bu chi ibe ya nu?
Asim onye ma ife echi ga abu nu eh?
Imalu ife echi ga abu?
Ajuju ya ka mu na aju
Imalu ife echi ga abu nu eh?
Egwu anyi okwa ya ka anyi ji eje
Igba nekwenu chim eh
Umu Obiligbo abiagokwanu
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Mgbe anyi no nkiti
Ndi mmadu na ako onu
Ha si na anyi bu osaka
Na anyi abalo uru cha cha
Mgbe anyi na eto n'ogbe
Ndi mmadu na ekwu ajo okwu
Ha wee chezo
Na men na apiko
Mgbe anyi ji chakee
Ndi nile bulu ogili aso
Wee jee golu ogili lachaa
Ifugo ka uwa si adi
Onye ina akpo onye ala
Nwelu ike aputa echi
Onye ala ama kpata ego
Ina afu ka uwa si adi
Onye ina akpo onye mgbu
Nwelu ike aputa echi
Onye mgbu ama kpata ego
Mgbe ahu ichowa ihu ya
Onye ikporu osaka
Nwelu ike aputa echi
Osaka ama kpata ego
Nginwa achowa iru ya
Ngwa gi na ya
Keduzi onye bu osaka?
Ngwa gi na ya
Keduzi onye bu onye ala?
Ngwa gi na ya
Keduzi onye by onye mgbu?
Ajuju ya ka mu na aju
Neenu na olue ka osi elu nu
Ife m furu ya ka mu na eti nu
Akojo kwana mmadu ibe gi
Maka na onwero aka olu
Nee na echi di ime
Onye manu if oga amu nu eh
Emegbuna nwa boyi gi
Maka na imaro ife echi ga abu
Uwa na eme ntughari
Ina anu ka mu na ekwu li eh
Conductor kwusie okwu ike
Passenger akowa ya onu
Ina ako ya onu?
Imalu ife echi ga abu?
Ajuju ya ka mu na aju gi
Onye na ama conductor
Uwa kalu ya mma
Kalia na ona ezu ori
Ije uwa esikakwa ike
Ina anu ka egwu na ekwu
Akunwafor na o mu na emeli eh
Onye kele mmadu
Okwa gi nyelu mu akalaka m?
Iwee si mu tiwe egwu
M wee tiwe egwu mu
Chukwu olis umu na ekene gi
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Asim onye achuna uwa n'ike
Onye emena uwa n'ike
Achuna uwa n'ike
Na nwayo nwayo ka anyi ji ebuli egwu
Onye obuna nwere oge
Mgbe oge nkegi ya elu
Mgbe oge nke ya eru
Ife dimma ya eru gi aka
Ozioma ya ka mu ji eje li ehh
Nekenu okwa egwu ka anyi ji eje nu
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Aku na etigbu iro
Aku na etigbu okwu
Okwa ego bu nya na achi
Nwanne obu na ikpata ego
Ndi mmadu abiawa gi nso
Ndi ilo ya agbalu gi oso
Na anya ka mfa ya enewezi
Akunwafor no mu na ekwu
Ego di mma na okorobia
Ego oyibo amaka
Ina anukwa onu mu
Aku na etigbu iro
Aku na esi obi ike
Okpuozor nwanne mu
Ina anu ka egwu na aru nu eh
Egwu anyi okwa ya ka anyi na etiri chim
Nekenu okwa egwu ka anyi na etili eh
Amala welele ka anyi eje
Igba na ekwelu chim egwu
Umu Obiligbo abiago kwenu
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Obodo ekwelugo na igba na ife ego na eme
Ndele na ede nu ehhhh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Obodo ekwelugo na igba na ife ego na eme
Ndele na ede nu ehhhh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Ife na enye mu aΓ±uli
Ife na ato mu uto eh
If na enye mu aΓ±uli
Bu na egwu mu adi ezu ezu cha cha
Ina anu ka ude na ede
Umu Obiligbo abago
Ife balu aba abago
Kpam kpam!
Ina anu ka egwu na ara n'ike
Egwu anyi okwa ka anyi ji eje
Nyawa ka anyi ji eje na uwa mu eh
Nsikwa umu Obiligbo abago
Ife balu aba abago
Kpam kpam!
Ina anu ka ude na ede
Egwu mu na eti bu onatalu chi
Igba
Egwu mu na eti na osi na chukwu
Igba
Ife chukwu na o ya ga eme
Na nyawa ka m ji eje na uwa mu eh
Ha si na anyi ji ogwu eti egwu
Ha wee chezo
Egwu mu na eti bu onataluchi
Yanwa kam ji eje na uwa mu eh
Eji ogwu eti egwu?
Ajuju ya ka mu na aju
Isi na obu ogwu jee gwoo
Anya gi na oga afu muo
Na akalaka ka mu ji eje
Osinachi
Egwu mu na eti bu alachuwkwu
Egwu mu na obata na ogbo eh
Umu Obiligbo abago
Ife balu aba abgo
Kpam kpam!
Ina anu ka ude na ede
Egwu mu na eti bu alachukwu
Na ya kam ji eje na uwa mu
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Obodo ekwelugo na ima n'ife ego na eme
Ndele ka na ede nu eh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Egwu anyi okwa ya ka anyi ji aga
Na yanwa ka m ji eje na uwa mu eh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Umu Obiligbo abago
Ife balu aba abago
Ina anu ka egwu na ara
Ima mfe mfe na efe na ife na efe
Egwu anyi okwa ya ka anyi ji eje
Na yanwa kam ji aga na uwa mu
Ife Chukwu kwuru na o ya ga eme
Igba
Egwu any okwa ya ka na eti n'ike
Igba
Ife anaro ako ebe o na adi
Na yanwa kam na ekwu na uwa mu
Umu Obiligbo na etisi egwu ike
Igba
Akunwafor na okwa mu na ekwu
Okpuozor nwanne mu no na ogbo
Ina anu ka egwu ma aranu
Umu obiligbo abiago
Egwu anyi okwa ya ka anyi ji eje
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Obodo ekwelugo na ima n'ife ego na eme
Ndele ka na ede nu eh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Umu Obiligbo abago
Ife balu aba abgo
Kpam kpam!
Inuru ka ide ije na ede
Ude ike na ede
Amala welele ka anyi ji ede n'ike
Ima mfe mfe na efe na ife na efe
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Okwa egwu ka anyi ji ana nu eh
Ife chukwu kwuru no nya ya eme leee
Okwa egwu ka anyi na etiri chim
Amalise ya ka anyi ji eje nu eh
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Ima na Umu Obiligbo abiago nu o
Egwu anyi okwa ya ka anyi ji eje nu eeh
Neenu na oluenu ka osi elu
Akunwafor na okwa mu na ekwu
Okpuozor nwanne mu no na ogbo
Igba ne ekwenu chim
Umum Obiligbo abia go kwenu
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Ifuru umu Obiligbo apialu go egwu
Egwu anyi okwa ya ka anyi ju eje nu
Ima mfe mfe na efe na ife na efe
Na nwayo nwayo ka anyi ji etili egwu
Egwu amaliselele
Amalise ya ka anyi ji eje ehh
Nekenu egwu ka osi aranu
Umu Obiligbo abiagokwanu
Amalise ya ka anyi na etili chim
Ife onye ga abu ka nya ga abu nu
Ife onye ga abu ka nya ga abu
Ina anu ka mu na ekwu nu eh
Onye ya akpata ego
Iwu bu na ya bu ego ya abiali ehh
Nekenu na aka adighi ekpuchi onwa
Ina anu ka mu na ekwu
Umu Obiligbo abiago
Egwu anyi okwa ya ka anyi na etili chim
Ife onye ga abu ka nya ga abu
Onye bu chi ibe ya nu?
Asim onye ma ife echi ga abu nu eh?
Imalu ife echi ga abu?
Ajuju ya ka mu na aju
Imalu ife echi ga abu nu eh?
Egwu anyi okwa ya ka anyi ji eje
Igba nekwenu chim eh
Umu Obiligbo abiagokwanu
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Mgbe anyi no nkiti
Ndi mmadu na ako onu
Ha si na anyi bu osaka
Na anyi abalo uru cha cha
Mgbe anyi na eto n'ogbe
Ndi mmadu na ekwu ajo okwu
Ha wee chezo
Na men na apiko
Mgbe anyi ji chakee
Ndi nile bulu ogili aso
Wee jee golu ogili lachaa
Ifugo ka uwa si adi
Onye ina akpo onye ala
Nwelu ike aputa echi
Onye ala ama kpata ego
Ina afu ka uwa si adi
Onye ina akpo onye mgbu
Nwelu ike aputa echi
Onye mgbu ama kpata ego
Mgbe ahu ichowa ihu ya
Onye ikporu osaka
Nwelu ike aputa echi
Osaka ama kpata ego
Nginwa achowa iru ya
Ngwa gi na ya
Keduzi onye bu osaka?
Ngwa gi na ya
Keduzi onye bu onye ala?
Ngwa gi na ya
Keduzi onye by onye mgbu?
Ajuju ya ka mu na aju
Neenu na olue ka osi elu nu
Ife m furu ya ka mu na eti nu
Akojo kwana mmadu ibe gi
Maka na onwero aka olu
Nee na echi di ime
Onye manu if oga amu nu eh
Emegbuna nwa boyi gi
Maka na imaro ife echi ga abu
Uwa na eme ntughari
Ina anu ka mu na ekwu li eh
Conductor kwusie okwu ike
Passenger akowa ya onu
Ina ako ya onu?
Imalu ife echi ga abu?
Ajuju ya ka mu na aju gi
Onye na ama conductor
Uwa kalu ya mma
Kalia na ona ezu ori
Ije uwa esikakwa ike
Ina anu ka egwu na ekwu
Akunwafor na o mu na emeli eh
Onye kele mmadu
Okwa gi nyelu mu akalaka m?
Iwee si mu tiwe egwu
M wee tiwe egwu mu
Chukwu olis umu na ekene gi
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Asim onye achuna uwa n'ike
Onye emena uwa n'ike
Achuna uwa n'ike
Na nwayo nwayo ka anyi ji ebuli egwu
Onye obuna nwere oge
Mgbe oge nkegi ya elu
Mgbe oge nke ya eru
Ife dimma ya eru gi aka
Ozioma ya ka mu ji eje li ehh
Nekenu okwa egwu ka anyi ji eje nu
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Aku na etigbu iro
Aku na etigbu okwu
Okwa ego bu nya na achi
Nwanne obu na ikpata ego
Ndi mmadu abiawa gi nso
Ndi ilo ya agbalu gi oso
Na anya ka mfa ya enewezi
Akunwafor no mu na ekwu
Ego di mma na okorobia
Ego oyibo amaka
Ina anukwa onu mu
Aku na etigbu iro
Aku na esi obi ike
Okpuozor nwanne mu
Ina anu ka egwu na aru nu eh
Egwu anyi okwa ya ka anyi na etiri chim
Nekenu okwa egwu ka anyi na etili eh
Amala welele ka anyi eje
Igba na ekwelu chim egwu
Umu Obiligbo abiago kwenu
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Obodo ekwelugo na igba na ife ego na eme
Ndele na ede nu ehhhh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Obodo ekwelugo na igba na ife ego na eme
Ndele na ede nu ehhhh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Ife na enye mu aΓ±uli
Ife na ato mu uto eh
If na enye mu aΓ±uli
Bu na egwu mu adi ezu ezu cha cha
Ina anu ka ude na ede
Umu Obiligbo abago
Ife balu aba abago
Kpam kpam!
Ina anu ka egwu na ara n'ike
Egwu anyi okwa ka anyi ji eje
Nyawa ka anyi ji eje na uwa mu eh
Nsikwa umu Obiligbo abago
Ife balu aba abago
Kpam kpam!
Ina anu ka ude na ede
Egwu mu na eti bu onatalu chi
Igba
Egwu mu na eti na osi na chukwu
Igba
Ife chukwu na o ya ga eme
Na nyawa ka m ji eje na uwa mu eh
Ha si na anyi ji ogwu eti egwu
Ha wee chezo
Egwu mu na eti bu onataluchi
Yanwa kam ji eje na uwa mu eh
Eji ogwu eti egwu?
Ajuju ya ka mu na aju
Isi na obu ogwu jee gwoo
Anya gi na oga afu muo
Na akalaka ka mu ji eje
Osinachi
Egwu mu na eti bu alachuwkwu
Egwu mu na obata na ogbo eh
Umu Obiligbo abago
Ife balu aba abgo
Kpam kpam!
Ina anu ka ude na ede
Egwu mu na eti bu alachukwu
Na ya kam ji eje na uwa mu
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Obodo ekwelugo na ima n'ife ego na eme
Ndele ka na ede nu eh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Egwu anyi okwa ya ka anyi ji aga
Na yanwa ka m ji eje na uwa mu eh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Umu Obiligbo abago
Ife balu aba abago
Ina anu ka egwu na ara
Ima mfe mfe na efe na ife na efe
Egwu anyi okwa ya ka anyi ji eje
Na yanwa kam ji aga na uwa mu
Ife Chukwu kwuru na o ya ga eme
Igba
Egwu any okwa ya ka na eti n'ike
Igba
Ife anaro ako ebe o na adi
Na yanwa kam na ekwu na uwa mu
Umu Obiligbo na etisi egwu ike
Igba
Akunwafor na okwa mu na ekwu
Okpuozor nwanne mu no na ogbo
Ina anu ka egwu ma aranu
Umu obiligbo abiago
Egwu anyi okwa ya ka anyi ji eje
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Obodo ekwelugo na ima n'ife ego na eme
Ndele ka na ede nu eh
Nsim eh eh chim eh
Olue ka osi elu na uwa mu eeh
Umu Obiligbo abago
Ife balu aba abgo
Kpam kpam!
Inuru ka ide ije na ede
Ude ike na ede
Amala welele ka anyi ji ede n'ike
Ima mfe mfe na efe na ife na efe
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
Anya na ene uwa
Olisa anya na ene uwa
O chim anya na ene uwa
Ina anu ka egwu na ara nu eh
β±οΈ Synced Lyrics
[00:41.58] Neke nu egwu kam ji eje nu
[00:44.93] Okwa egwu ka anyi ji ana nu eh
[00:49.26] Ife chukwu kwuru no nya ya eme leee
[00:54.05] Okwa egwu ka anyi na etiri chim
[00:58.39] Amalise ya ka anyi ji eje nu eh
[01:06.32] Anya na ene uwa
[01:08.47] Olisa anya na ene uwa
[01:10.57] O chim anya na ene uwa
[01:13.05] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[01:13.76] Anya na ene uwa
[01:15.50] Olisa anya na ene uwa
[01:17.77] O chim anya na ene uwa
[01:19.83] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[01:23.20] Anya na ene uwa
[01:24.87] Olisa anya na ene uwa
[01:26.95] O chim anya na ene uwa
[01:29.02] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[01:32.30] Ima na Umu Obiligbo abiago nu o
[01:38.65] Egwu anyi okwa ya ka anyi ji eje nu eeh
[01:42.91] Neenu na oluenu ka osi elu
[01:47.67] Akunwafor na okwa mu na ekwu
[01:52.01] Okpuozor nwanne mu no na ogbo
[01:55.16] Igba ne ekwenu chim
[01:55.58] Umum Obiligbo abia go kwenu
[01:57.79] Anya na ene uwa
[01:59.87] Olisa anya na ene uwa
[02:02.00] O chim anya na ene uwa
[02:04.23] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[02:07.81] Anya na ene uwa
[02:09.71] Olisa anya na ene uwa
[02:11.79] O chim anya na ene uwa
[02:14.00] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[02:16.96] Anya na ene uwa
[02:18.96] Olisa anya na ene uwa
[02:20.95] O chim anya na ene uwa
[02:23.05] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[02:26.68] Ifuru umu Obiligbo apialu go egwu
[02:33.22] Egwu anyi okwa ya ka anyi ju eje nu
[02:37.42] Ima mfe mfe na efe na ife na efe
[02:40.13] Na nwayo nwayo ka anyi ji etili egwu
[02:43.98] Egwu amaliselele
[02:45.63] Amalise ya ka anyi ji eje ehh
[02:59.20] Nekenu egwu ka osi aranu
[03:01.32] Umu Obiligbo abiagokwanu
[03:03.53] Amalise ya ka anyi na etili chim
[03:14.68] Ife onye ga abu ka nya ga abu nu
[03:19.67] Ife onye ga abu ka nya ga abu
[03:22.85] Ina anu ka mu na ekwu nu eh
[03:29.59] Onye ya akpata ego
[03:31.13] Iwu bu na ya bu ego ya abiali ehh
[03:38.17] Nekenu na aka adighi ekpuchi onwa
[03:40.56] Ina anu ka mu na ekwu
[03:43.25] Umu Obiligbo abiago
[03:44.63] Egwu anyi okwa ya ka anyi na etili chim
[03:56.65] Ife onye ga abu ka nya ga abu
[03:58.84] Onye bu chi ibe ya nu?
[04:00.90] Asim onye ma ife echi ga abu nu eh?
[04:05.66] Imalu ife echi ga abu?
[04:09.17] Ajuju ya ka mu na aju
[04:11.81] Imalu ife echi ga abu nu eh?
[04:16.78] Egwu anyi okwa ya ka anyi ji eje
[04:20.85] Igba nekwenu chim eh
[04:22.71] Umu Obiligbo abiagokwanu
[04:26.13] Anya na ene uwa
[04:27.72] Olisa anya na ene uwa
[04:29.87] O chim anya na ene uwa
[04:32.29] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[04:35.50] Anya na ene uwa
[04:37.30] Olisa anya na ene uwa
[04:39.02] O chim anya na ene uwa
[04:41.33] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[04:44.48] Anya na ene uwa
[04:46.06] Olisa anya na ene uwa
[04:48.34] O chim anya na ene uwa
[04:50.50] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[05:11.39] Mgbe anyi no nkiti
[05:12.92] Ndi mmadu na ako onu
[05:15.08] Ha si na anyi bu osaka
[05:17.25] Na anyi abalo uru cha cha
[05:25.02] Mgbe anyi na eto n'ogbe
[05:26.51] Ndi mmadu na ekwu ajo okwu
[05:28.72] Ha wee chezo
[05:31.19] Na men na apiko
[05:32.57] Mgbe anyi ji chakee
[05:35.05] Ndi nile bulu ogili aso
[05:37.74] Wee jee golu ogili lachaa
[05:40.01] Ifugo ka uwa si adi
[05:51.35] Onye ina akpo onye ala
[05:53.10] Nwelu ike aputa echi
[05:55.68] Onye ala ama kpata ego
[05:57.56] Ina afu ka uwa si adi
[06:04.98] Onye ina akpo onye mgbu
[06:06.84] Nwelu ike aputa echi
[06:09.08] Onye mgbu ama kpata ego
[06:11.22] Mgbe ahu ichowa ihu ya
[06:18.65] Onye ikporu osaka
[06:20.06] Nwelu ike aputa echi
[06:22.51] Osaka ama kpata ego
[06:24.95] Nginwa achowa iru ya
[06:27.95] Ngwa gi na ya
[06:29.53] Keduzi onye bu osaka?
[06:32.68] Ngwa gi na ya
[06:33.74] Keduzi onye bu onye ala?
[06:36.99] Ngwa gi na ya
[06:38.12] Keduzi onye by onye mgbu?
[06:41.04] Ajuju ya ka mu na aju
[06:45.18] Neenu na olue ka osi elu nu
[06:47.75] Ife m furu ya ka mu na eti nu
[06:53.53] Akojo kwana mmadu ibe gi
[06:55.73] Maka na onwero aka olu
[06:58.18] Nee na echi di ime
[07:00.15] Onye manu if oga amu nu eh
[07:13.45] Emegbuna nwa boyi gi
[07:15.27] Maka na imaro ife echi ga abu
[07:18.42] Uwa na eme ntughari
[07:20.31] Ina anu ka mu na ekwu li eh
[07:27.81] Conductor kwusie okwu ike
[07:28.34] Passenger akowa ya onu
[07:30.26] Ina ako ya onu?
[07:32.42] Imalu ife echi ga abu?
[07:35.02] Ajuju ya ka mu na aju gi
[07:38.13] Onye na ama conductor
[07:40.51] Uwa kalu ya mma
[07:42.87] Kalia na ona ezu ori
[07:45.02] Ije uwa esikakwa ike
[07:47.53] Ina anu ka egwu na ekwu
[07:49.83] Akunwafor na o mu na emeli eh
[08:02.78] Onye kele mmadu
[08:04.95] Okwa gi nyelu mu akalaka m?
[08:07.59] Iwee si mu tiwe egwu
[08:09.44] M wee tiwe egwu mu
[08:11.39] Chukwu olis umu na ekene gi
[08:13.57] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[08:20.58] Asim onye achuna uwa n'ike
[08:23.28] Onye emena uwa n'ike
[08:26.10] Achuna uwa n'ike
[08:27.83] Na nwayo nwayo ka anyi ji ebuli egwu
[08:36.27] Onye obuna nwere oge
[08:40.36] Mgbe oge nkegi ya elu
[08:41.56] Mgbe oge nke ya eru
[08:42.71] Ife dimma ya eru gi aka
[08:43.74] Ozioma ya ka mu ji eje li ehh
[08:47.52] Nekenu okwa egwu ka anyi ji eje nu
[08:50.88] Anya na ene uwa
[08:52.71] Olisa anya na ene uwa
[08:54.85] O chim anya na ene uwa
[08:57.19] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[09:00.14] Anya na ene uwa
[09:01.89] Olisa anya na ene uwa
[09:04.05] O chim anya na ene uwa
[09:06.26] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[09:09.01] Anya na ene uwa
[09:10.99] Olisa anya na ene uwa
[09:12.97] O chim anya na ene uwa
[09:15.30] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[09:20.11] Aku na etigbu iro
[09:24.00] Aku na etigbu okwu
[09:26.32] Okwa ego bu nya na achi
[09:30.50] Nwanne obu na ikpata ego
[09:32.86] Ndi mmadu abiawa gi nso
[09:37.42] Ndi ilo ya agbalu gi oso
[09:42.43] Na anya ka mfa ya enewezi
[09:46.35] Akunwafor no mu na ekwu
[09:50.70] Ego di mma na okorobia
[09:54.12] Ego oyibo amaka
[09:56.34] Ina anukwa onu mu
[09:58.40] Aku na etigbu iro
[10:01.25] Aku na esi obi ike
[10:01.92] Okpuozor nwanne mu
[10:03.37] Ina anu ka egwu na aru nu eh
[10:06.81] Egwu anyi okwa ya ka anyi na etiri chim
[10:12.33] Nekenu okwa egwu ka anyi na etili eh
[10:16.43] Amala welele ka anyi eje
[10:21.03] Igba na ekwelu chim egwu
[10:22.91] Umu Obiligbo abiago kwenu
[10:25.94] Anya na ene uwa
[10:27.68] Olisa anya na ene uwa
[10:29.70] O chim anya na ene uwa
[10:31.98] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[10:34.78] Anya na ene uwa
[10:37.15] Olisa anya na ene uwa
[10:38.84] O chim anya na ene uwa
[10:41.09] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[10:44.45] Anya na ene uwa
[10:45.92] Olisa anya na ene uwa
[10:48.19] O chim anya na ene uwa
[10:50.25] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[10:58.32] Nsim eh eh chim eh
[11:00.72] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[11:02.94] Nsim eh eh chim eh
[11:04.88] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[11:07.04] Nsim eh eh chim eh
[11:09.08] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[11:11.34] Nsim eh eh chim eh
[11:13.04] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[11:15.19] Obodo ekwelugo na igba na ife ego na eme
[11:17.49] Ndele na ede nu ehhhh
[11:19.65] Nsim eh eh chim eh
[11:21.44] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[11:23.41] Obodo ekwelugo na igba na ife ego na eme
[11:25.73] Ndele na ede nu ehhhh
[11:29.96] Nsim eh eh chim eh
[11:31.35] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[11:33.45] Ife na enye mu aΓ±uli
[11:35.60] Ife na ato mu uto eh
[11:37.86] If na enye mu aΓ±uli
[11:39.50] Bu na egwu mu adi ezu ezu cha cha
[11:41.59] Ina anu ka ude na ede
[11:45.26] Umu Obiligbo abago
[11:48.18] Ife balu aba abago
[11:49.77] Kpam kpam!
[11:51.12] Ina anu ka egwu na ara n'ike
[11:53.02] Egwu anyi okwa ka anyi ji eje
[11:56.27] Nyawa ka anyi ji eje na uwa mu eh
[12:05.26] Nsikwa umu Obiligbo abago
[12:07.64] Ife balu aba abago
[12:08.96] Kpam kpam!
[12:10.31] Ina anu ka ude na ede
[12:13.46] Egwu mu na eti bu onatalu chi
[12:16.88] Igba
[12:18.66] Egwu mu na eti na osi na chukwu
[12:20.75] Igba
[12:22.53] Ife chukwu na o ya ga eme
[12:24.94] Na nyawa ka m ji eje na uwa mu eh
[12:28.70] Ha si na anyi ji ogwu eti egwu
[12:31.78] Ha wee chezo
[12:35.14] Egwu mu na eti bu onataluchi
[12:37.99] Yanwa kam ji eje na uwa mu eh
[12:40.73] Eji ogwu eti egwu?
[12:42.88] Ajuju ya ka mu na aju
[12:45.11] Isi na obu ogwu jee gwoo
[12:46.96] Anya gi na oga afu muo
[12:53.95] Na akalaka ka mu ji eje
[12:55.86] Osinachi
[12:56.92] Egwu mu na eti bu alachuwkwu
[12:59.35] Egwu mu na obata na ogbo eh
[13:05.43] Umu Obiligbo abago
[13:08.42] Ife balu aba abgo
[13:09.94] Kpam kpam!
[13:10.90] Ina anu ka ude na ede
[13:22.00] Egwu mu na eti bu alachukwu
[13:26.11] Na ya kam ji eje na uwa mu
[13:31.92] Nsim eh eh chim eh
[13:34.23] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[13:36.49] Nsim eh eh chim eh
[13:38.58] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[13:40.87] Nsim eh eh chim eh
[13:42.65] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[13:44.90] Nsim eh eh chim eh
[13:46.93] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[13:48.84] Obodo ekwelugo na ima n'ife ego na eme
[13:51.46] Ndele ka na ede nu eh
[13:53.49] Nsim eh eh chim eh
[13:55.18] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[13:57.00] Egwu anyi okwa ya ka anyi ji aga
[13:59.39] Na yanwa ka m ji eje na uwa mu eh
[14:01.36] Nsim eh eh chim eh
[14:03.44] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[14:05.99] Umu Obiligbo abago
[14:07.49] Ife balu aba abago
[14:09.33] Ina anu ka egwu na ara
[14:12.50] Ima mfe mfe na efe na ife na efe
[14:16.66] Egwu anyi okwa ya ka anyi ji eje
[14:18.99] Na yanwa kam ji aga na uwa mu
[14:25.47] Ife Chukwu kwuru na o ya ga eme
[14:28.09] Igba
[14:29.44] Egwu any okwa ya ka na eti n'ike
[14:31.20] Igba
[14:33.31] Ife anaro ako ebe o na adi
[14:35.49] Na yanwa kam na ekwu na uwa mu
[14:39.61] Umu Obiligbo na etisi egwu ike
[14:41.92] Igba
[14:43.60] Akunwafor na okwa mu na ekwu
[14:47.83] Okpuozor nwanne mu no na ogbo
[14:49.95] Ina anu ka egwu ma aranu
[14:52.70] Umu obiligbo abiago
[14:54.92] Egwu anyi okwa ya ka anyi ji eje
[14:57.22] Nsim eh eh chim eh
[14:58.45] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[15:00.62] Nsim eh eh chim eh
[15:02.56] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[15:05.00] Nsim eh eh chim eh
[15:07.09] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[15:09.15] Nsim eh eh chim eh
[15:11.18] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[15:13.19] Obodo ekwelugo na ima n'ife ego na eme
[15:15.55] Ndele ka na ede nu eh
[15:17.24] Nsim eh eh chim eh
[15:19.34] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[15:21.44] Umu Obiligbo abago
[15:23.24] Ife balu aba abgo
[15:25.08] Kpam kpam!
[15:28.94] Inuru ka ide ije na ede
[15:30.61] Ude ike na ede
[15:35.87] Amala welele ka anyi ji ede n'ike
[15:40.02] Ima mfe mfe na efe na ife na efe
[15:45.42] Anya na ene uwa
[15:47.94] Olisa anya na ene uwa
[15:50.06] O chim anya na ene uwa
[15:52.07] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[15:54.39] Anya na ene uwa
[15:56.38] Olisa anya na ene uwa
[15:58.42] O chim anya na ene uwa
[16:00.42] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[16:30.08]
[00:44.93] Okwa egwu ka anyi ji ana nu eh
[00:49.26] Ife chukwu kwuru no nya ya eme leee
[00:54.05] Okwa egwu ka anyi na etiri chim
[00:58.39] Amalise ya ka anyi ji eje nu eh
[01:06.32] Anya na ene uwa
[01:08.47] Olisa anya na ene uwa
[01:10.57] O chim anya na ene uwa
[01:13.05] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[01:13.76] Anya na ene uwa
[01:15.50] Olisa anya na ene uwa
[01:17.77] O chim anya na ene uwa
[01:19.83] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[01:23.20] Anya na ene uwa
[01:24.87] Olisa anya na ene uwa
[01:26.95] O chim anya na ene uwa
[01:29.02] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[01:32.30] Ima na Umu Obiligbo abiago nu o
[01:38.65] Egwu anyi okwa ya ka anyi ji eje nu eeh
[01:42.91] Neenu na oluenu ka osi elu
[01:47.67] Akunwafor na okwa mu na ekwu
[01:52.01] Okpuozor nwanne mu no na ogbo
[01:55.16] Igba ne ekwenu chim
[01:55.58] Umum Obiligbo abia go kwenu
[01:57.79] Anya na ene uwa
[01:59.87] Olisa anya na ene uwa
[02:02.00] O chim anya na ene uwa
[02:04.23] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[02:07.81] Anya na ene uwa
[02:09.71] Olisa anya na ene uwa
[02:11.79] O chim anya na ene uwa
[02:14.00] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[02:16.96] Anya na ene uwa
[02:18.96] Olisa anya na ene uwa
[02:20.95] O chim anya na ene uwa
[02:23.05] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[02:26.68] Ifuru umu Obiligbo apialu go egwu
[02:33.22] Egwu anyi okwa ya ka anyi ju eje nu
[02:37.42] Ima mfe mfe na efe na ife na efe
[02:40.13] Na nwayo nwayo ka anyi ji etili egwu
[02:43.98] Egwu amaliselele
[02:45.63] Amalise ya ka anyi ji eje ehh
[02:59.20] Nekenu egwu ka osi aranu
[03:01.32] Umu Obiligbo abiagokwanu
[03:03.53] Amalise ya ka anyi na etili chim
[03:14.68] Ife onye ga abu ka nya ga abu nu
[03:19.67] Ife onye ga abu ka nya ga abu
[03:22.85] Ina anu ka mu na ekwu nu eh
[03:29.59] Onye ya akpata ego
[03:31.13] Iwu bu na ya bu ego ya abiali ehh
[03:38.17] Nekenu na aka adighi ekpuchi onwa
[03:40.56] Ina anu ka mu na ekwu
[03:43.25] Umu Obiligbo abiago
[03:44.63] Egwu anyi okwa ya ka anyi na etili chim
[03:56.65] Ife onye ga abu ka nya ga abu
[03:58.84] Onye bu chi ibe ya nu?
[04:00.90] Asim onye ma ife echi ga abu nu eh?
[04:05.66] Imalu ife echi ga abu?
[04:09.17] Ajuju ya ka mu na aju
[04:11.81] Imalu ife echi ga abu nu eh?
[04:16.78] Egwu anyi okwa ya ka anyi ji eje
[04:20.85] Igba nekwenu chim eh
[04:22.71] Umu Obiligbo abiagokwanu
[04:26.13] Anya na ene uwa
[04:27.72] Olisa anya na ene uwa
[04:29.87] O chim anya na ene uwa
[04:32.29] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[04:35.50] Anya na ene uwa
[04:37.30] Olisa anya na ene uwa
[04:39.02] O chim anya na ene uwa
[04:41.33] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[04:44.48] Anya na ene uwa
[04:46.06] Olisa anya na ene uwa
[04:48.34] O chim anya na ene uwa
[04:50.50] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[05:11.39] Mgbe anyi no nkiti
[05:12.92] Ndi mmadu na ako onu
[05:15.08] Ha si na anyi bu osaka
[05:17.25] Na anyi abalo uru cha cha
[05:25.02] Mgbe anyi na eto n'ogbe
[05:26.51] Ndi mmadu na ekwu ajo okwu
[05:28.72] Ha wee chezo
[05:31.19] Na men na apiko
[05:32.57] Mgbe anyi ji chakee
[05:35.05] Ndi nile bulu ogili aso
[05:37.74] Wee jee golu ogili lachaa
[05:40.01] Ifugo ka uwa si adi
[05:51.35] Onye ina akpo onye ala
[05:53.10] Nwelu ike aputa echi
[05:55.68] Onye ala ama kpata ego
[05:57.56] Ina afu ka uwa si adi
[06:04.98] Onye ina akpo onye mgbu
[06:06.84] Nwelu ike aputa echi
[06:09.08] Onye mgbu ama kpata ego
[06:11.22] Mgbe ahu ichowa ihu ya
[06:18.65] Onye ikporu osaka
[06:20.06] Nwelu ike aputa echi
[06:22.51] Osaka ama kpata ego
[06:24.95] Nginwa achowa iru ya
[06:27.95] Ngwa gi na ya
[06:29.53] Keduzi onye bu osaka?
[06:32.68] Ngwa gi na ya
[06:33.74] Keduzi onye bu onye ala?
[06:36.99] Ngwa gi na ya
[06:38.12] Keduzi onye by onye mgbu?
[06:41.04] Ajuju ya ka mu na aju
[06:45.18] Neenu na olue ka osi elu nu
[06:47.75] Ife m furu ya ka mu na eti nu
[06:53.53] Akojo kwana mmadu ibe gi
[06:55.73] Maka na onwero aka olu
[06:58.18] Nee na echi di ime
[07:00.15] Onye manu if oga amu nu eh
[07:13.45] Emegbuna nwa boyi gi
[07:15.27] Maka na imaro ife echi ga abu
[07:18.42] Uwa na eme ntughari
[07:20.31] Ina anu ka mu na ekwu li eh
[07:27.81] Conductor kwusie okwu ike
[07:28.34] Passenger akowa ya onu
[07:30.26] Ina ako ya onu?
[07:32.42] Imalu ife echi ga abu?
[07:35.02] Ajuju ya ka mu na aju gi
[07:38.13] Onye na ama conductor
[07:40.51] Uwa kalu ya mma
[07:42.87] Kalia na ona ezu ori
[07:45.02] Ije uwa esikakwa ike
[07:47.53] Ina anu ka egwu na ekwu
[07:49.83] Akunwafor na o mu na emeli eh
[08:02.78] Onye kele mmadu
[08:04.95] Okwa gi nyelu mu akalaka m?
[08:07.59] Iwee si mu tiwe egwu
[08:09.44] M wee tiwe egwu mu
[08:11.39] Chukwu olis umu na ekene gi
[08:13.57] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[08:20.58] Asim onye achuna uwa n'ike
[08:23.28] Onye emena uwa n'ike
[08:26.10] Achuna uwa n'ike
[08:27.83] Na nwayo nwayo ka anyi ji ebuli egwu
[08:36.27] Onye obuna nwere oge
[08:40.36] Mgbe oge nkegi ya elu
[08:41.56] Mgbe oge nke ya eru
[08:42.71] Ife dimma ya eru gi aka
[08:43.74] Ozioma ya ka mu ji eje li ehh
[08:47.52] Nekenu okwa egwu ka anyi ji eje nu
[08:50.88] Anya na ene uwa
[08:52.71] Olisa anya na ene uwa
[08:54.85] O chim anya na ene uwa
[08:57.19] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[09:00.14] Anya na ene uwa
[09:01.89] Olisa anya na ene uwa
[09:04.05] O chim anya na ene uwa
[09:06.26] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[09:09.01] Anya na ene uwa
[09:10.99] Olisa anya na ene uwa
[09:12.97] O chim anya na ene uwa
[09:15.30] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[09:20.11] Aku na etigbu iro
[09:24.00] Aku na etigbu okwu
[09:26.32] Okwa ego bu nya na achi
[09:30.50] Nwanne obu na ikpata ego
[09:32.86] Ndi mmadu abiawa gi nso
[09:37.42] Ndi ilo ya agbalu gi oso
[09:42.43] Na anya ka mfa ya enewezi
[09:46.35] Akunwafor no mu na ekwu
[09:50.70] Ego di mma na okorobia
[09:54.12] Ego oyibo amaka
[09:56.34] Ina anukwa onu mu
[09:58.40] Aku na etigbu iro
[10:01.25] Aku na esi obi ike
[10:01.92] Okpuozor nwanne mu
[10:03.37] Ina anu ka egwu na aru nu eh
[10:06.81] Egwu anyi okwa ya ka anyi na etiri chim
[10:12.33] Nekenu okwa egwu ka anyi na etili eh
[10:16.43] Amala welele ka anyi eje
[10:21.03] Igba na ekwelu chim egwu
[10:22.91] Umu Obiligbo abiago kwenu
[10:25.94] Anya na ene uwa
[10:27.68] Olisa anya na ene uwa
[10:29.70] O chim anya na ene uwa
[10:31.98] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[10:34.78] Anya na ene uwa
[10:37.15] Olisa anya na ene uwa
[10:38.84] O chim anya na ene uwa
[10:41.09] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[10:44.45] Anya na ene uwa
[10:45.92] Olisa anya na ene uwa
[10:48.19] O chim anya na ene uwa
[10:50.25] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[10:58.32] Nsim eh eh chim eh
[11:00.72] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[11:02.94] Nsim eh eh chim eh
[11:04.88] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[11:07.04] Nsim eh eh chim eh
[11:09.08] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[11:11.34] Nsim eh eh chim eh
[11:13.04] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[11:15.19] Obodo ekwelugo na igba na ife ego na eme
[11:17.49] Ndele na ede nu ehhhh
[11:19.65] Nsim eh eh chim eh
[11:21.44] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[11:23.41] Obodo ekwelugo na igba na ife ego na eme
[11:25.73] Ndele na ede nu ehhhh
[11:29.96] Nsim eh eh chim eh
[11:31.35] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[11:33.45] Ife na enye mu aΓ±uli
[11:35.60] Ife na ato mu uto eh
[11:37.86] If na enye mu aΓ±uli
[11:39.50] Bu na egwu mu adi ezu ezu cha cha
[11:41.59] Ina anu ka ude na ede
[11:45.26] Umu Obiligbo abago
[11:48.18] Ife balu aba abago
[11:49.77] Kpam kpam!
[11:51.12] Ina anu ka egwu na ara n'ike
[11:53.02] Egwu anyi okwa ka anyi ji eje
[11:56.27] Nyawa ka anyi ji eje na uwa mu eh
[12:05.26] Nsikwa umu Obiligbo abago
[12:07.64] Ife balu aba abago
[12:08.96] Kpam kpam!
[12:10.31] Ina anu ka ude na ede
[12:13.46] Egwu mu na eti bu onatalu chi
[12:16.88] Igba
[12:18.66] Egwu mu na eti na osi na chukwu
[12:20.75] Igba
[12:22.53] Ife chukwu na o ya ga eme
[12:24.94] Na nyawa ka m ji eje na uwa mu eh
[12:28.70] Ha si na anyi ji ogwu eti egwu
[12:31.78] Ha wee chezo
[12:35.14] Egwu mu na eti bu onataluchi
[12:37.99] Yanwa kam ji eje na uwa mu eh
[12:40.73] Eji ogwu eti egwu?
[12:42.88] Ajuju ya ka mu na aju
[12:45.11] Isi na obu ogwu jee gwoo
[12:46.96] Anya gi na oga afu muo
[12:53.95] Na akalaka ka mu ji eje
[12:55.86] Osinachi
[12:56.92] Egwu mu na eti bu alachuwkwu
[12:59.35] Egwu mu na obata na ogbo eh
[13:05.43] Umu Obiligbo abago
[13:08.42] Ife balu aba abgo
[13:09.94] Kpam kpam!
[13:10.90] Ina anu ka ude na ede
[13:22.00] Egwu mu na eti bu alachukwu
[13:26.11] Na ya kam ji eje na uwa mu
[13:31.92] Nsim eh eh chim eh
[13:34.23] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[13:36.49] Nsim eh eh chim eh
[13:38.58] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[13:40.87] Nsim eh eh chim eh
[13:42.65] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[13:44.90] Nsim eh eh chim eh
[13:46.93] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[13:48.84] Obodo ekwelugo na ima n'ife ego na eme
[13:51.46] Ndele ka na ede nu eh
[13:53.49] Nsim eh eh chim eh
[13:55.18] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[13:57.00] Egwu anyi okwa ya ka anyi ji aga
[13:59.39] Na yanwa ka m ji eje na uwa mu eh
[14:01.36] Nsim eh eh chim eh
[14:03.44] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[14:05.99] Umu Obiligbo abago
[14:07.49] Ife balu aba abago
[14:09.33] Ina anu ka egwu na ara
[14:12.50] Ima mfe mfe na efe na ife na efe
[14:16.66] Egwu anyi okwa ya ka anyi ji eje
[14:18.99] Na yanwa kam ji aga na uwa mu
[14:25.47] Ife Chukwu kwuru na o ya ga eme
[14:28.09] Igba
[14:29.44] Egwu any okwa ya ka na eti n'ike
[14:31.20] Igba
[14:33.31] Ife anaro ako ebe o na adi
[14:35.49] Na yanwa kam na ekwu na uwa mu
[14:39.61] Umu Obiligbo na etisi egwu ike
[14:41.92] Igba
[14:43.60] Akunwafor na okwa mu na ekwu
[14:47.83] Okpuozor nwanne mu no na ogbo
[14:49.95] Ina anu ka egwu ma aranu
[14:52.70] Umu obiligbo abiago
[14:54.92] Egwu anyi okwa ya ka anyi ji eje
[14:57.22] Nsim eh eh chim eh
[14:58.45] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[15:00.62] Nsim eh eh chim eh
[15:02.56] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[15:05.00] Nsim eh eh chim eh
[15:07.09] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[15:09.15] Nsim eh eh chim eh
[15:11.18] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[15:13.19] Obodo ekwelugo na ima n'ife ego na eme
[15:15.55] Ndele ka na ede nu eh
[15:17.24] Nsim eh eh chim eh
[15:19.34] Olue ka osi elu na uwa mu eeh
[15:21.44] Umu Obiligbo abago
[15:23.24] Ife balu aba abgo
[15:25.08] Kpam kpam!
[15:28.94] Inuru ka ide ije na ede
[15:30.61] Ude ike na ede
[15:35.87] Amala welele ka anyi ji ede n'ike
[15:40.02] Ima mfe mfe na efe na ife na efe
[15:45.42] Anya na ene uwa
[15:47.94] Olisa anya na ene uwa
[15:50.06] O chim anya na ene uwa
[15:52.07] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[15:54.39] Anya na ene uwa
[15:56.38] Olisa anya na ene uwa
[15:58.42] O chim anya na ene uwa
[16:00.42] Ina anu ka egwu na ara nu eh
[16:30.08]