Home 🎬 Bollywood 🎵 Pakistani 🎤 English Pop

Ka-Anyi Jikota

👤 Chief Stephen Osita Osadebe 🎼 Kedu America ⏱️ 5:06
🎵 2030 characters
⏱️ 5:06 duration
🆔 ID: 9225907

📜 Lyrics

Onye ga-agwa m obodo dị na ụwa na adị esogbu ooo?
Onye ga-agwa m obodo dị na ụwa na-enwerọ nsogbu ooo?
Ọ we bụrụ nke Nigeria ka bụzi n'uku ooo
Ụmụ nnem biko nu udo nu kanyi ga-eji we meri nu
Onye chili jebe ibe ya kpelụ gaba onye nụ ga-ekwe nụ ooo?
Unu a fugozi nụ ife ifele nụ ka ọ na-abịa?
Ife ga-eme na be ndị ọzọ anyị eje nụ ga dozibe nu oo
Ọ we bulu nke dị na be anyị ka anyị na edozinwuru
Ụmụ nnem biko ka anyi jikọta n'udo n'uwa!
Ụmụ nnem biko ka anyi jikọta n'udo n'uwa!

Na ofu obi!
Na ọlụlụ nu
Na olili nu
Anyị jebe nu
Anyị abiazie nu
Anyị jebe nu
Anyị emerie nu
Anyị ñuriba nu
Anyị ekewazie
Anyị edozie
Anyị ebiri nu
Ife onye nwere ike ime nya biko nu mebe nu ooo
Ka obodo anyị Naịjiria dizie nu n'udo nu ooo
Nke m nwere oo
Na m sokwa biri
Ndị nwero
Ndị nwelunu
Nando!
Tinye nke ñi nu oo
Ka ndị nke anyị tinye nke ya
Ka anyị biri nụ n-udo nu
Unu afugozi nu ife ifere nu ka ọ na-abịa nu!

Na ofu obi!
Na ọlụlụ nu
Na olili nu
Ka anyị jikọta nu
Anyị ejezie nu
Anyị ejebe nu
Anyị añurịa nu

Ụmụnne biko
Ife ga-eme na be ndị ọzọ anyị eje nụ je dozibe nu
Ọ nwe bụrụ nke dị na be anyị oo ka anyị na-edozinwuru oo
Ụmụnne biko ka anyị jikọta n'udo na ụwa

Na ofu obi!
Na ọñụñụ nu
Na olili nu
Ka anyị jikọta nu
Anyị a bịanụ
Anyị ejebe nụ
Ife ga-eme na be ndị ọzọ anyị je nụ je dozibe nụ oo
Ọ we bụrụ nke dị na be anyị ka anyị na-edozinwuru
Unu afugozi nụ ife ifere nụ ka ọ na-abịazị nụ

Anyị ejikọta
Anyị ejezie nu
Anyị ejebe nu
Anyị bili nu
Anyị ekewa nu
Anyị e kpọsaa
Anyị ebili nụ
Anyị jikọta
Na ofu obi!
Na ọñụñụ nu
Na olili nu
Ka anyị jikọta nu
Anyị abiazia nu
Anyị ejebe nu
Anyị emelie nụ
Ife ga-eme na be ndị ọzọ, anyị ejebe nụ je dozie nu oo
Ọ bụrụ nke dị na be anyị ka anyị na edozinwuru
Oooo
Iyewu iye
Uuuuu
Aaaaa
Iyewu ye
Uuuuu

⏱️ Synced Lyrics

[00:58.79] Onye ga-agwa m obodo dị na ụwa na adị esogbu ooo?
[01:05.36] Onye ga-agwa m obodo dị na ụwa na-enwerọ nsogbu ooo?
[01:08.69] Ọ we bụrụ nke Nigeria ka bụzi n'uku ooo
[01:14.64] Ụmụ nnem biko nu udo nu kanyi ga-eji we meri nu
[01:19.69] Onye chili jebe ibe ya kpelụ gaba onye nụ ga-ekwe nụ ooo?
[01:24.78] Unu a fugozi nụ ife ifele nụ ka ọ na-abịa?
[01:30.19] Ife ga-eme na be ndị ọzọ anyị eje nụ ga dozibe nu oo
[01:36.39] Ọ we bulu nke dị na be anyị ka anyị na edozinwuru
[01:42.31] Ụmụ nnem biko ka anyi jikọta n'udo n'uwa!
[01:45.93] Ụmụ nnem biko ka anyi jikọta n'udo n'uwa!
[01:51.67] Na ofu obi!
[01:53.06] Na ọlụlụ nu
[01:54.36] Na olili nu
[01:56.31] Anyị jebe nu
[01:57.25] Anyị abiazie nu
[01:58.23] Anyị jebe nu
[01:59.67] Anyị emerie nu
[02:02.42] Anyị ñuriba nu
[02:03.06] Anyị ekewazie
[02:03.99] Anyị edozie
[02:05.34] Anyị ebiri nu
[02:07.09] Ife onye nwere ike ime nya biko nu mebe nu ooo
[02:13.96] Ka obodo anyị Naịjiria dizie nu n'udo nu ooo
[02:19.77] Nke m nwere oo
[02:21.31] Na m sokwa biri
[02:22.49] Ndị nwero
[02:23.98] Ndị nwelunu
[02:24.50] Nando!
[02:25.41] Tinye nke ñi nu oo
[02:26.81] Ka ndị nke anyị tinye nke ya
[02:32.72] Ka anyị biri nụ n-udo nu
[02:35.40] Unu afugozi nu ife ifere nu ka ọ na-abịa nu!
[02:39.76] Na ofu obi!
[02:41.53] Na ọlụlụ nu
[02:43.03] Na olili nu
[02:43.96] Ka anyị jikọta nu
[02:46.00] Anyị ejezie nu
[02:46.62] Anyị ejebe nu
[02:47.95] Anyị añurịa nu
[02:50.51] Ụmụnne biko
[03:01.85] Ife ga-eme na be ndị ọzọ anyị eje nụ je dozibe nu
[03:06.92] Ọ nwe bụrụ nke dị na be anyị oo ka anyị na-edozinwuru oo
[03:11.87] Ụmụnne biko ka anyị jikọta n'udo na ụwa
[03:55.42] Na ofu obi!
[03:55.93] Na ọñụñụ nu
[03:56.82] Na olili nu
[03:59.83] Ka anyị jikọta nu
[04:00.61] Anyị a bịanụ
[04:01.34] Anyị ejebe nụ
[04:02.48] Ife ga-eme na be ndị ọzọ anyị je nụ je dozibe nụ oo
[04:10.70] Ọ we bụrụ nke dị na be anyị ka anyị na-edozinwuru
[04:15.59] Unu afugozi nụ ife ifere nụ ka ọ na-abịazị nụ
[04:20.59] Anyị ejikọta
[04:22.96] Anyị ejezie nu
[04:23.75] Anyị ejebe nu
[04:24.50] Anyị bili nu
[04:26.45] Anyị ekewa nu
[04:27.82] Anyị e kpọsaa
[04:28.49] Anyị ebili nụ
[04:30.55] Anyị jikọta
[04:31.82] Na ofu obi!
[04:33.02] Na ọñụñụ nu
[04:33.75] Na olili nu
[04:35.19] Ka anyị jikọta nu
[04:37.04] Anyị abiazia nu
[04:38.19] Anyị ejebe nu
[04:39.34] Anyị emelie nụ
[04:42.65] Ife ga-eme na be ndị ọzọ, anyị ejebe nụ je dozie nu oo
[04:48.19] Ọ bụrụ nke dị na be anyị ka anyị na edozinwuru
[04:51.69] Oooo
[04:54.75] Iyewu iye
[04:56.04] Uuuuu
[04:57.42] Aaaaa
[04:59.83] Iyewu ye
[05:01.07] Uuuuu
[05:03.05]

⭐ Rate These Lyrics

Average: 0.0/5 • 0 ratings