Home 🎬 Bollywood 🎵 Pakistani 🎤 English Pop

Agbalu Aka Na Azo Ani

👤 Chief Stephen Osita Osadebe 🎼 Kedu America ⏱️ 8:50
🎵 1546 characters
⏱️ 8:50 duration
🆔 ID: 9612374

📜 Lyrics

Kweeke kweeke kweeke kweeke
A sị na-agbara aka na-azọ anị
Onye ji ji ga na-akọnye ji n'anị
Ọ kwa ọnụ ga-ekwu
Mana ọbụ onye a gwaziri ọ kwenu
Ya bụzi na ọka-okwu ekwuka nụ
Kweeke, Ikpu
Ezi onyi ọ k'isi eme
A sị n'anyi ejebe mụ ejebenụ
Onye mara
O kwer'izu o kwere abụọ jidenụ ya risienụ
A mazi m n'ibụ oke
Mana oké adịghị eri azụ e nyere ya dobenu, onyị mụ ọọ
Agwọ anyị igbuziri kedụ k'osiri ga nụ?
Anyị dị n'izugbe ekiri
Anyị apụta n'iru anyị ajụba nụ onyi mụ ọ ọ
Mkpiri anyị gbuziri kedụ k'osiri ga nụ
Ọnyi mụ aaa
Ọ bụzi k'isi emenụ, onyị mụ aa
Ọ bụzi k'isi emenụ, onyị mụ aa
Ọ bụzi k'isi emenụ, onyị mụ aa
A na-agbazi aka azọ n'ani, nne oooo
Onye jizi ji ga na-akọnye nụ
Okwu anyị kwuziri na-ekwu udo nụ
Onye emena onye emena akọ nụ
Ya k'buziri gabazia n'iro nụ
I na-etizi k'ọmazia nụ onye nụ
Ọ k'ọbụrụ k'osi di
I fugozinu n'ọbụ asị
Ezi onyị mụọ bịaba nụ
Ọnyi mụ aa
Ọ bụzi k'isi emenụ, onyị mụ aa aaa
Mmmmm... mmmmmm
A na-agbazị aka adọ n'anị adọ ọ ọ ọ
Okwu anyị kwuru na-ekwu udo nụ
I fụgozinu n'ọbarụ nụ
Onye e mezina, onye emezina doo nụ
Ya k'iburu gaba nụ n'iro nụ
I na-etizi k'ọbụrụ onye nụ
K'ọbụrụ n'ọbụ asị
Ọ bụzi k'isi emenụ nụ
Ọnyi mụ mmm
Mmmmm... mmmmmm
Mmmmm... Mmmmm
A na-agba aka azọ ani doo nụ ooo
Onye ji ji must na-akọnye nụ
Ọ kwa ọnụ ga-ekwu n'ụwa nụ
Mmmmm

⏱️ Synced Lyrics

[01:27.56] Kweeke kweeke kweeke kweeke
[01:41.70] A sị na-agbara aka na-azọ anị
[01:45.98] Onye ji ji ga na-akọnye ji n'anị
[01:50.79] Ọ kwa ọnụ ga-ekwu
[01:55.24] Mana ọbụ onye a gwaziri ọ kwenu
[02:00.11] Ya bụzi na ọka-okwu ekwuka nụ
[02:03.12] Kweeke, Ikpu
[02:34.90] Ezi onyi ọ k'isi eme
[02:39.32] A sị n'anyi ejebe mụ ejebenụ
[02:42.02] Onye mara
[02:43.61] O kwer'izu o kwere abụọ jidenụ ya risienụ
[02:48.44] A mazi m n'ibụ oke
[02:52.66] Mana oké adịghị eri azụ e nyere ya dobenu, onyị mụ ọọ
[02:57.40] Agwọ anyị igbuziri kedụ k'osiri ga nụ?
[03:02.02] Anyị dị n'izugbe ekiri
[03:06.53] Anyị apụta n'iru anyị ajụba nụ onyi mụ ọ ọ
[03:11.35] Mkpiri anyị gbuziri kedụ k'osiri ga nụ
[03:13.43] Ọnyi mụ aaa
[03:16.16] Ọ bụzi k'isi emenụ, onyị mụ aa
[03:20.60] Ọ bụzi k'isi emenụ, onyị mụ aa
[03:25.49] Ọ bụzi k'isi emenụ, onyị mụ aa
[05:01.75] A na-agbazi aka azọ n'ani, nne oooo
[05:06.28] Onye jizi ji ga na-akọnye nụ
[05:10.80] Okwu anyị kwuziri na-ekwu udo nụ
[05:13.75] Onye emena onye emena akọ nụ
[05:15.34] Ya k'buziri gabazia n'iro nụ
[05:17.94] I na-etizi k'ọmazia nụ onye nụ
[05:20.04] Ọ k'ọbụrụ k'osi di
[05:22.44] I fugozinu n'ọbụ asị
[05:24.88] Ezi onyị mụọ bịaba nụ
[05:27.04] Ọnyi mụ aa
[05:29.42] Ọ bụzi k'isi emenụ, onyị mụ aa aaa
[05:35.07] Mmmmm... mmmmmm
[07:22.63] A na-agbazị aka adọ n'anị adọ ọ ọ ọ
[07:26.12] Okwu anyị kwuru na-ekwu udo nụ
[07:28.24] I fụgozinu n'ọbarụ nụ
[07:29.86] Onye e mezina, onye emezina doo nụ
[07:31.78] Ya k'iburu gaba nụ n'iro nụ
[07:33.40] I na-etizi k'ọbụrụ onye nụ
[07:35.18] K'ọbụrụ n'ọbụ asị
[07:37.32] Ọ bụzi k'isi emenụ nụ
[07:39.13] Ọnyi mụ mmm
[07:41.58] Mmmmm... mmmmmm
[07:45.09] Mmmmm... Mmmmm
[08:20.31] A na-agba aka azọ ani doo nụ ooo
[08:27.51] Onye ji ji must na-akọnye nụ
[08:31.37] Ọ kwa ọnụ ga-ekwu n'ụwa nụ
[08:35.53] Mmmmm
[08:45.16]

⭐ Rate These Lyrics

Average: 0.0/5 • 0 ratings